BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ụlọomeiwu Rivas Steeti agwala Ọkaikpe Ukwu steeti ahụ ka o tinye ọnụ n'atụmatụ ịchụpụ Gọvanọ Fubara n'ọkwa
Ndị omeiwu ahụ kpọkuru ọkaikpe ukwu steeti ahụ ka o hiwe otu kọmiiti ga-eme nnyocha n'ebubo niile ha boro Gọvanọ Fubara na osote ya bụ Ngozi Odu
Bishọpụ ma ụma jụ inye Ifeanyi Ubah ugwu pụrụ iche- Ezeimo, onye enyemaka ya
Ọtụtụ ndị mmadụ akatọọla Bishọpụ Jonas Okoye n'ihi enyeghị Ifeanyị Ubah ugwu pụrụ iche maka iwu Ụlọụka.
Mpụtara nke mbu na-egosi na Museveni na-emeri na ntuliaka Yuganda
Yoweri Museveni nọ n'ọkwa ọchịchị dịka onyeisiala kemgbe afọ 1986 na-achọ mmeri nke ugboro asaa ya
Naijirịa, Legọs steeti gharịpụrụ ụmụnne m- Fada ụmụnne ya atọ nwụrụ n'ọkụ 'Great Nigeria Insurance'
Ezinaụlọ ụmụnne atọ ha nwụrụ ụlọọrụ 'Great Nigeria Insurance' gbara ọkụ eboola Gọọmentị Legọs ebubo mgbaghapụ.
NA EME UGBU A, Chaịna na Kanada enweela nkwekọrịta ibelata tarịfu dịka Onyeisiala Xi na Mark Carney nwere nzukọ
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Jenụwarị 2026.
Iko Mba Afrịka 2025
Afcon 2025: Super Eagles Naịjirịa na Desert Foxes Ọljirịa ga-achịpụ ya
Ịmaaka a ga-amalite mgbe ọ ga-akụ elekere ise nke mgbede (n'oge ndị Naịjirịa) n'ụbọchị Satọde 10 Jenụwarị 2025, ebe a ga-ahazi ya n'ọgbọ egwuruegwu Stade de Marrakech, Ouahat Sidi Ibrahim.
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.
Vidio
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Jenụwarị 16, 2026, Duration 1,12
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọsde Jenụwarị 16, 2026
Enwere mba nwereike ịwakpo mba ọzọ etu Amerịka si wakpoo mba Venezuela?
Akụkọ a tulere etu mwakpo mba Amerịka wakporo mba Venezuela nakwa ihe ọ pụtara nye udo na mmekọ mba na mba
Kedu ọrụ mmanwụ na-arụ n'omenala Igbo?
Lee nkọwa ọrụ mmanwụ na-arụ n'omenala Igbo.
Ndị Enugwu etipụla mkpu akwa maka enweghị ezi mmiri ọṅụṅụ na steeti ahụ
Akụkọ maka ụkọ mmiri dị n'Enugwu steeti ugbua na etu o si emetụta ọtụtụ ezinụlọ
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
